Uche Odoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1989 Dezie
Ebe ọmụmụEnugwu Steti Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie

Uche Odoh bụ nwaanyị bụ Nigerian photographer onye na-atụpụta atụmatụ, filmmaker nakwa model[1] Onye nke bidoro wuwe n'afọ 2007 mgbe e mere ndọrọndọrọ nke ndị Amstel Malta Box Office.[2]

Mbido ndụ ya

A mụrụ Odoh na Enugwu Steti dị n'ọdịda anyanwụ nke Nigeria ka ọnwa Ọgọst dị n'abalị iri atọ n'afọ 1989. Ọ gụrụ maka Agronomy na Mahadum nke Enugwu Steti sayensi na Tekinọlọji

Ọrụ

Odoh'sbidoro ime ihe nkiri mgbe o sonyere na asọmpị ndi Amstel Malta Box Office n'afọ 2007.[2] O bidoro igosi aka ọrụ site ịbụ ndị a na eṅomi tupu ibanye ise foto.[3]

Ọ pụtara n'ọtụtụ vidio egwu ndị oti egwu dika Wizkid's "Hola at your boy" nakwa Bracket's "Remember (Yori Yori Remix)" Ọ mechara sonye bido mewe event planning , O bidokwara obere ụlọ ọrụ akpọrọ Eastside Productions nakwa ihe nkiri nke onyonyo akpọrọ, Gosi TV. N'afọ 2011,o jere mụọ maka fim na Del-York International, nke ndị New York Film Academy, o mechara nweta nzere dilọma n'ihe gbasara mmepụta fim n'ụlọ akwụkwọ Vancouver Film School n'afọ 2015.

Ọ rụrụ ọrụ n'ụlọ ọrụ Empire Mates Entertainment (EME) nakwa CMA Group. N;afọ 2016 ọ haziri nkenke fim akpọrọ ''In Apathy' maka ndị otu Homevida Org, bụ nke ritere ihe nrinte '' Homevida awards n'afọ 2016. Ọ rụọla ọrụ n;ọtụtụ igwe mmepụta fim nke Nigeria, nke King of Boys na Up North,ka wee wuo ewu. Odoh wepụtara ihe nkiri nke ya a kpọrọ '' Life As It Is.'' n'afọ 2019[4]

Filmography

Daịrectọ

Osote Dairectọ onye nke mbụ

Manija nke ngalaba

Manija nkwado

Onye nkwado

Onye nkwado nke ahịrị

Ihe ahụrụ anya nke Uche haziri (kredit iri na otu)

Lee kwa

Ebe nsinweta

  1. Abumere, Princess Irede. "Amakas Kin: Tope Oshin honours Amaka Igwe in new documentary". (in en-US)
  2. 2.0 2.1 "Uche Odoh: She's not your girl next door! - YNaija". (in en-GB)
  3. "Can you cope with the death of a loved one? | Uche Odoh presents 'Without You' (WATCH) - YNaija", YNaija, 2016-04-22. (in en-GB)
  4. "Uche Odoh releases trailer for web series, ‘Life as it is’", PulseNG, 2019-03-15. (in en-GB)
  5. "Nigerian Film Maker, Uche Odoh Drops Trailer For Web Series, ‘Life as it is’", News of Africa, 2019-03-15. (in en-GB)
  6. "WATCH: WITHOUT YOU – A SHORT FILM BY UCHE ODOH", OSG News, 2016-04-26. (in en-GB)