Ebe Sudan no n'ime Afrịka.
Flag ndi Sudan

Sudan bu otu obodo no na Afrịka. Isi obodo ya bu Khartum. Aha nke okwa bu Repoblik Sudan.

Lee nke ozo


Édémédé nke dị ntakiri. Nye Wikipedia áká Í me kọ sáasa.